AKỤKỌ ỊDỤ IHE: AFỌ MMIRI ANYỊ
Kpakọtaa mpempe akwa, eriri, owu na bidi.
Dukọta ha ọnụ ịkọ akụkọ gị. .Mee onwe gị obi ụtọ site n’ichapụta ọdịdị dị iche iche.


Afọ mmiri anyị
Igosipụta ọnwa ọbụla, dụọ akụkọ mmiri.
Kedu ọhaka mmiri ozuzo I nwere n’afọ a?
Osimiri o juru eju?


Onye ọbụla n’ezinaụlọ gị nwere ike imepụta ọdịdị nke ya, dukọtazie ya ọnụ imepụta ọdịdị mara mma e ji achọ ụlọ mma.

Copyright Polly Alakija