AKWỤKWỌ MKPỤRỤOKWU
Ezinaụlọ niile nwere ike ime onwe ha obi ụtọsite n’ịrụputa ihe e ji amụ ihe.
Siri n’akwa chapụta mkpụrụokwu nyado ha n’obere osisi. Nyado mpempe akwa n’ala osisi ahụ ka onye na-amụ ihe nwee ike imata ebe mkpụrụokwu ga-aga.

Depụta mkpụrụokwu obere na mkpụrụokwu nnukwu.

Ụmụaka ntakịrị nwere ike ihazi mkpụrụokwu ndị a, were mkpịsị aka ha seputa ya.
