CHABIE CHABIE

Ichabisi ihe na-atọ anyị ụtọ!
Mana ọ bụ anyị niile nwere ike ịchapụta ihe nke ọma?

Kpakọtaa mpempe akwụkwọ see akara nwa gị ga-esoro chapụta ihe.
Bido na ịka akara dị mfe, sezie ọdịdị ndị adighị mfe

Copyright Polly Alakija