ANYỊ ADỊLA NJIKERE ILE IHE NKIRI
Ihe Egwuregwu afọ ololo

Ọ dị ezigbo mfe ịrụ ihe egwuregwu ndị a!

Nwebisiinka Polly Alakija

Sọọsọ ihe ị ga-eweta bụ ololo plastik, sizos, osisi na akụkọ ị ga-akọ! I nwere ike iji okwu si na “a Bellyful of ideas” n’akụkọ gị.

1. Tụgharịa ololo gị ka ọ kwụrụ n’isi ya.

2. Dowe ya n’elu osisi

3. See ihu mmadụ n’ololo. I nwetala ihe ị na-achọ. I nwekwara ike itinye ntụtụ na okpu tee ha agwa. Gbaa mbọ hụ na i ji agwa etinyere mmiri rụọ ọrụ a.

Nwebisiinka Wasiu Quadri