DOWE IHE NIILE SEE IHE
Ka anyị jikọọ kpọm kpọm
Twins Seven Seven so n’ime otu ndị nka rụrụ ọrụ na obodo dị n’ala Yoruba a na-akpọ Osogbo. A ma Osogbo dị ka ala ebe a na-eme mmemme Osun Festival nke na-eto mmiri Osun. Mmemme a na-eto mmiri a na ike ala nwere ịrịọpụta nri.

Ọrụ nka ‘The Fish Lover’ e sere na 1989.
Azụ ọ na-amasị gị? Ọ bụrụ na ị hụrụ ha n’anya ị ga-echekwa mmiri na ụzọ mmiri dị gburugburu gị dowe ha ọcha.

Ụzọ na aga ebe a na-akpọ Sacred Grove na Osogbo ebe a na-eto mmiri Osun.
Chọta mkpịsị odee a pịrị apị, jikọọ kpọm kpọm rụpụta ihe eserese Twins Seven Seven nke gị.
Download and Do!