DOWE IHE NIILE SEE IHE
Nnukwu mgbute
Ọ bụrụ na ị bụ onye ọkụ azụ gịnị ka ị ga-achọ na nnukwu mgbute gị?
Ka anyị mụọ ka e si eji kompas see ihe dị gburugburu sekwa ọkụ azụ.

O nweghi ihe o mere ma i nweghi kompas, i nwere ike jiri akwụkwọ rụpụta ya.

Dịka ị na-ese ya, ị na-amụta ya nke ọma! Were kompas see ihe gburugburu dị n’ime onwe ha.

Senye akara ole n’ole. Ihe i nwere ugbu a bụ ọkụ azụ!

Gịnị ka ị chọghị n’ime ọkụ azụ gị?

Gịnị ka ị chọrọ n’ime ọkụ azụ gị?

Oge erula ị ga-arụpụta ihe!

Kedu ka nnukwu mgbute gị ga-adị?

Lee otu nke m dị!