ESERESE NKEJI ISE KWA UBOCHI
Ihe osise onwe

Ka anyị see ihe osise onwe. I ga-eweta enyo ka i nwee ike ịhụ onwe gị nke ọma. Bido n’ise ọdịdị dị gburugburu.

See nnukwu ọdịdị dị gburugburu dịka isi gị.

Nwebisiinka Polly Alakija

Anya gị dị n’elu, ala imi gị adịrị n’etiti anya gị na agba gị. Ị ghọtala ya? Ngwa, see ya.

Ihe osise onwe na-akọwara anyị ihe anyị chere gbasara onwe anyị.

Nwebisiinka Njideka Akunyili

Ọrụ nka a kpọrọ ‘Wedding Souvenirs’ site n’aka Njideka Akunyili Crosby

Nwebisiinka Yinka Quinn

Ọrụ nka a kpọrọ ‘No School today’ site n’aka Yinka Quinn.