Ị GA-EMENWUKWA YA
Mgbidi azụ

Onye ọrụ nka bụ Nnenna Okore na-eji ihe dị iche iche akpa ọrụ ya.

Nwebisiinka Nnenna Okore

E ji osisi na akwụkwọ ozi ochie arụpụta ọrụ nka nke a kpọrọ “Fence”. Ị GA EMENWUKWA NKE A!

Ị ga-eweta osisi, akpa plastik, akwụkwọ ozi na eriri. Chabisie akpa plastik na akwụkwọ obere obere kpakọọ ha ka ha bụrụ eriri.

Ngwa gawa!

Nwebisiinka Polly Alakija