Ị GA-EMENWUKWA YA
Okwuchi ololo na-enwu enwu
Ndị ọrụ nka gburugburu ụwa niile na-ele ka e si eji ihe emeghariri emeghari arụpụta nka ha.


Agostinho Moreira del Melo na Brazil
Lee anya ololo plastik na okwuchi ololo nwere agwa na ụdị dị iche iche.

Mary Ellen Croteau na USA

Christie Briston na USA
I nwere ike were eriri kpakọọ okwuchi ololo gị ọnụ dịka bidi.


Ijeoma Okoye


Nwebisiinka Judith Ezedimbu Ifunaya
Ụmụaka si obodo Kaduna na Ogun dị na Nigeria