I GA-EMENWUKWA YA
Site n'ihe etufuru etufu ghọọ ọmarịcha okoko osisi

Lee ọmarịcha okoko osisi ndị a nke onye ọrụ nka si Czechoskovakia aha ya bụ Veronica Richerterova rụpụtara. I nwere ike ịhụ ihe e ji rụọ okoko osisi ndị a?

Nwebisiinka Veronica Richerterová.
Nwebisiinka Veronica Richerterová.
Nwebisiinka Veronica Richerterová.

Ị ga-emenwukwa nke a!

Naanị ihe ị ga-eweta bu:

Ololo plastik

Eriri

Sizos

I nwere ike tee ololo agwa tupu gị ebido mana gbaa mbọ hụ na ọ bụ agwa e tinyere mmiri ka i ji tee ya.

Otu ị ga-esi mee ya:

1. Chapụ ike ololo gị

2. Site n’ike ololo chaa ruo n’isi ya ịmepụta ọdịdị mkpịsị okoko osisi. I nwere ike ime ka ha dịrị ogologo, mkpụmkpụ, gịrịgịrị ma ọ buo ibu. I nwere ike hịa ha ma rọọ ha.

3. Kekotaa ha ọnụ konye ha n’elu. Ọ dị mfe! I nwere ike itinye akwụkwọ osisi n’eriri.

Nwebisiinka Polly Alakija
Nwebisiinka Richard Adefusi