KA ANYỊ TEE AGWA
Piet Grobler
Piet Grobler bụ onye obodo South Africa na-ese ihe. Ọ na-akọ akụkọ n’ihe eserese ya. Ụmụ anụmanụ nọ na Africa na-akpali mmụọ ya.



Piet na-ese otu ụmụ anụmanụ s akpa agwa, omume ha, nakwa ọdịdị ha. I ga-ama ihe ụmụ anụmanụ nọ n’ihe eserese a na-eche site n’otu ihu ha dị. Ọ bụrụ na ụmụ anụmanụ ndị a nwere ike ikwu okwu, gịnị ka i che ha ga-ekwu?
BIPỤTA MEE OTU NA ABỤỌ
Nwebisiinka Polly Alakija
Mee onwe gị obi ụtọ site n’ite agwa.
I nwere ike ịkọ akụkọ gbasara ihe na-eme n’ihe osise ndị a?