KA ANYI TEE AGWA
Twin Seven Seven

Twin Seven Seven, onye biri ndụ site n’afọ 1944 ruo afọ 2011 bụ onye Ibadan dị na Nigeria. Ite ihe agwa, ịkpọ egwu and ịgba egwu na-amasị ya.

Nwebisiinka Twin Seven Seven

Ọrụ nka a kpọrọ ‘Hunter and Giraffe’

Onye ka i che bụ onye isi ebe a?

Nwebisiinka Twin Seven Seven

Ọrụ nka a kpọrọ “Blessed Fishermen”

Gịnị ka i che na ndị ọkụ azụ ndị a ga-egbute ma ọ bụrụ na ha na-akụ azụ taa?

Nwebisiinka Twin Seven Seven

Ọrụ nka a kpọrọ ‘The lazy hunters and the poisonous wrestlers, lizards, ghosts, and the cobra’.

Onye na-eri onye?

N’ihe eserese ya, Twins Seven Seven na-akọ akụkọ site na omenala ndị ala Yoruba. Ọtụtụ eserese ya na-akọ akụkọ otu mmadụ na anụmanụ si enyere onwe ha aka. I nwere ike ite ihe eserese Twins Seven Seven nke gị. I nwekwara ike itinye ọdịdị nke gị

BIPUTA MEE OTU NA ABUO

FCI Five Cowries Online My Story of Water 'Download and Do' Icon

Nwebisiinka Polly Alakija