ZUTE ONYE ỌRỤ NKA
Nnenna Okore

Nwebisiinka L. Brian Stauffer

Lee Nnenna

Nnenna Okore bụ onye mba Nigeria bụrụkwa onye mba Australia. Nnenna Okore na-eji ihe ọ na-achọta gburugburu ya dịka osisi, ahịhịa kpọrọ nkụ na akwụkwọ osisi arụpụta nka.

Gịnị ka ọrụ nka ya na-echetara gị?

Nwebisiinka Nnenna Okore
Nwebisiinka Nnenna Okore

Ọrụ nka a kpọrọ “Weaving And Other Practices”.

Oge ọ bụla, Nnenna na-achọ ihe o nwere ike iji rụpụta ihe mara mma. Ụdọ ochie, mkpirisi akwa, ololo plastik, osisi na akwụkwọ kpọrọ nkụ.

Nwebisiinka Nnenna Okore
Nwebisiinka Africavernaculararchitecture

Ọrụ nka a kpọrọ “Fence”

Ọ na-agbanwe ihe e tufuru etufu, mee ka ha ghọọ ihe nka mara mma. Nnenna na-ese ihe, na-ete ihe agwa, na-akpa ihe mee ka ha ghọọ ihe ọhụrụ mara mma.

Nwebisiinka Heng Sinith
Nwebisiinka Nnenna Okore

Ọrụ nka a na-akpọ “Aki N’Ụkwa”

Gịnị na gịnị dị gburugburu gị i nwere ike ikpakọ ọnụ? I nwere ike ịkpa mgbidi na ọkụ azụ nke gị?