ZUTE ONYE NKWADO
Amariyanna Copeny

Nwebisiinka LuLu Brezzell

Amariyanna dị afọ asatọ mgbe o bidoro izisa ozi maka nchekwa mmiri obodo ya.

GINWA BỤRỤKWA ONYE NKWADO!

Ọ dị gị n’aka ime ihe dị iche! Ịgba mbọ hụ na ndị mmadụ bi na obodo gị anaghị atụnye unyi n’ime mmiri ma ọ bụ olulu maka ihe ndị na-emerụ mmiri ga-eme ka ị daa ọrịa.

A mụrụ Amariyanna Copeny na 2007. O si obodo Flint na USA. Mmiri dị na obodo Amariyanna bi meruchara emerụ. O dere Onye Isi America bụ Obama akwụkwọ rịọ ya ka ọ mezie ya, ya emezie ya!

Nwebisiinka PURPOSE/FOOTAGE FILMS
Nwebisiinka Jake May

Lee anya n’enyo.

Onye ka ị na-ahụ?

I nwere ike ịbụ onye nkwado?

Gịnị ka ị chọrọ ịgbanwe n’obodo gị?

Kedụ ka ị ga-esi mee ka ndị mmadụ gee gị ntị? Ị ga-arụpụta akwa ma ọ bụ Ichafu isi e dere ozi gị ka ị ga-edere Onye Isi ala akwụkwọ? I ga-emenwukwa ya!

Nwebisiinka LuLu Brezzell

Biputa Mee!

FCI Five Cowries Online My Story of Water 'Download and Do' Icon
Nwebisiinka Polly Alakija

Gịnị bụ ozi I na-ezisa? Mee ka ọ dịrị mfe!