WEPUTA AGWA
Ihe mgbute

Gịnị ka ị ga-achọ n’ime ọkụ azụ gị? Ọ bụrụ na anyị akpachaghi anya, ị ga na-akụta ololo plastik kama azụ. Nke ahụ mee, gịnị ga-anyị ga na-etinye n’afọ anyị?

Nwebisiinka Kobina Nyarko
Nwebisiinka Kobina Nyakro

Onye omenka Ghan na Kobina Nyarko hụrụ azụ n’anya.

Nwebisiinka Bridget Riley
Copyright Bridget Riley

Onye ọrụ nka si mba Britain bụ Bridget Riley na-enwe mmasị mmasị n’odidi dị iche iche. Ihe eserese ndị a dị ka ọkụ azụ. Gịnị ga-eme ma ọ bụrụ na e jikọọ ihe eserese Kobina Nyarkos na Bridget Riley?

Nwebisiinka Polly Alakija

Ihe ọ ga-apụta nwere ike ịdị otu a.