DEBE IHE NIILE MA SEE
Ka Anyị Jikọọ Kpọm Niile Ọnụ

Pablo Picasso b onye nka a ma ama n’obodo Spain (site n’af 1881 ruo af 1973). Ọ na-amasị ya ise aka mmad jide ihe. Gịnị ka Ị ga-ese aka gị ji taa?

Ihe dị n’aka gị Maazị Picasso ?
Copyright Polly Alakija

Biputa Mee!

FCI Five Cowries Online My Story of Water 'Download and Do' Icon

Biputa eserese ‘jikọọ kpm n’ a. Were mkpịsịodee jikọọ kpm dị ya n’ime ma were agwa tejuo ya.

Copyright Polly Alakija