DEBE IHE NIILE MA SEE
Lee M Ebe A
COVID-19 na-agbasa ngwa ngwa. Ọ na-agbasa na mba ụwa niile. Ọ dị anyị n’aka ịkwụsi mgbasa ya.
Kedụ ihe i chere bụ otu ọ na-esi agbasa ngwa ngwa?
Biputa eserese mba ụwa nke gị. Kedu ebe ị nọ? Aha mba ole ka ị ma? Tụkwasị akwa mba gị n’elu mba gị tejuo ya agwa.
Biputa Mee !
