GỊ ONWE GỊ KWA PỤRỤ
Akwa A Kpara Akpa
Ọdịdị dị n’akwa indigo Adire eleko nwere akụkọ ọ na-akọ.

Adire Eleko : Ibadan, Nigeria
Obodo Kano na Oyo State na Nigeria bụ obodo ndị a ma ama maka akwa indigo ha nwere.Indigo na-esi na osisi indigo nke na-eto n’ụfọdụ obodo na Nigeria.

Anyi na-aga iji ngwa ndị a na-achọta n’ụlọ, rụpụta akwa a kpara akpa na-akọ akụkọ.

I ga-eweta:
- Mpempe akwa dị 20cm x 20cm
- Eriri akwa, ụdọ, bidi, bọtịnụ, na mkpirisi akwa ndị ọzọ
- Agịga na eri

Ihe I ga-eme

1. Ị ga-ebu ụzọ sepụta ihe ị chọrọ n’akwụkwọ

3. Were mkpirisi akwa mepụta ọdịdị ị chọrọ.

- Ọ bụrụ na ndị ezinaụlọ gị na ndị enyi gị nille mepụta ọdịdị nke ha, I nwere ike kwakọ ha nille mepụta nnukwu akwa a kpara akpa.

2. Were akwa ọbụla ị chọrọ, chapụta ya ọfụma. Ọ ga-adị 20cm x20cm

4. Bido ikwanye ha. Kwanye bọtịnị, bidi na ihe ọbụla ị chọtara I nwere ike ikwanye
Copyright Polly Alakija
