GỊ ONWE GỊ KWA PỤRỤ
Ụfụfụ Ncha!

Chetakwa iji ezigbo ncha na-akwọ aka gị oge niile.
Ka anyi mepụta ihe a kpụrụ akpụ El Anatsui ga-echetara anyị gbapụta ezigbo ụfụfụ ncha dika anyị nwere ike.
Ị ga-eweta:
Ololo plastik, mkpirisi akwa, stachị, sizosị na eriri.
Ihe ị ga-eme
- Were ololo plastik bee ya mkpirisi gburugburu

2. Chapụta mkpirisi akwa sara mbara dịka centimeta abụọ
3.Tinye mkpirisi akwa I chapụtara n’ime stachị, were ya fọọ gburugburu mkpirisi ololo plastik I chapụtara


4. Mepụta ọtụtụ akwa dị gburugburu, were eriri jikọọ ha onu.


Ndị nka ndị ọzọ dịka Olumide Onadipe amụtakwala ihe n’aka El Anatsui.