GỊNỊ NA-EME EBE A?

Gịnị bụ ihe niile any ị na-oji aka any ị eme?

Copyright Adebanji Alade
Copyright Gerard Sekoto, South Africa.

Anyị na-ede ihe, na-ese ihe, na-esi nri. Anyị na-att ihe ma dowe ihe n’ala. Aka anyị na-eku nwa na-akpa isi anyị. 

Anyị na-ana ndị mmad aka ịsị ha nnọọ, na-efe aka ịsị ha ka dị.

Copyright United Nation 1993.

Nelson Mandela zutere onye odeakwụkwọ ukwu nke United Nations na Portugal na 1993.

Lee anya n’aka gị nke ma. Ha dị cha n’eziokwu? Gịnị ka i bu n’aka gị? I nwere ike ise ihe ị na-ah na ntakịrị ntakịrị ihe ndị ị naghị ah?

Copyright http://scientificanimations.com

Nje dị ezigbo ntakịrị. I nweghi ike ịh ha, mana ha n ya. Nje dị n’aka z, n’elu tebulu, n’oche ugb ala ma n’akpa na-eche ka ha banye gị n’ah

Oge bla I zere uzere ma b kwaa kwara ị na-agbasa nje ndị a ma br na i nwere ha. Nje ndị a nwere ike igbasa ruo ebe dị ezigbo anya, ihe ga-eru mita asaa!

Copyright Kelly Sikkema