IZUTE ARTIST
El Anatsui

El Anatsui bu onye nka si Ghana. Ọ na-emepta nka site n’l ọrụ ya na Nigeria.

A na-egosipta rụ nka ya n’l ngosi nka na mba uwa niile.

Copyright El Anatsui

Ọ na- eji ngwa ndị dị gburugburu ya rpta nnukwu nka a kpr akp. El Anatsui ekweghi na mmad ga-aztarịrị ngwa dị oke n iji rpta ezigbo nka.

Copyright El Anatsui

 Ọ na-apị osisi, na-ete agwa, ma were okwuchi ololo, mkpọ, na nkịrịnka akwa ochie rụpụta nka.

Copyright El Anatsui

Ọ chta ngwa ndị a, na-akpak ha n ka ha dị ka akwa. Ụfd r ya dị ka e ji olaedo rụọ ha, ebe bụ na ihe e ji rụọ ha b mkp ochie na okwuchi ololo.