IZUTE URI
Donna Ogunaike

Donna bụ onye ọka iwu na Odee abụ.Ọ na eji okwu na egwu nyere ndị mmadụ aka kọọ akụkọ ha. Donna onye odee abụ na-agụkwa egwu.
Chetakwa na mgbe ị na-akwọ aka gị Ị ga-ejiriri ncha ma kwọọ ya ruo timtim iri abụọ ma ọ bụ karịa. I nwere ike imepụta abụ ma ọ bụ egwu gbasara ikwọ aka ga-eru timtim iri abụọ? Lee abụ Donna deere gị!

A na m enye ekele maka anwụ
A na m enye ekele maka aja, a na m enye ekele maka ụzọ ha si egwu egwuregwu
Ma lọghachita n’ala dịka mmiri ozuzo
A na m egwu egwuregwu n’ime egwuregwu ha
Ma saa akwa m oge ụfọdụ
Mmetụ nchana ụda ụfụfụ ncha na-emema ọ gbakọta na mkpịsị aka m
N’ụzọ a, M na-asa, na-egwu egwuregwu
Ịchụpụ nje ọjọọ!

Ya mere ụbọchị niile,
M na-echi, na echipụ
Ihe ọbụla na-atụ ụjọ
M na-awụ mmiri
M na-eji nwayọ,
Ńachapụ aka m ọcha.

M na-agụ egwu dịka m na-eme nke a, Nihi na ihe a abụghị ihe ọhụrụ nye m
M na-eme ya opeka ugboro isii n’ụbọchi
Ngwa rịọkọọ aka gị ọnụ
Ma gụọ egwu dịka ncha na-agba ụfụfụ
Werezie mmiri ňachapụ nje ọjọọ