JIKERE MAKA IHE NGOSI AHỤ
Ihe Akpụrụ Akpụ Nke Egwuregwu Na Mkpịsị Aka

Ọ dị n’aka gị. Ma I nweghi ike ịga n’l ihe nkiri I nwere ike imepta ihe nkiri nke gị. Lee ka ị ga-esi mee ya.

1. Chapụta mkpirisi akwụkwọ ogologo ya bụ 5cm. Ha ga-adị ogogolo nke ọma ka I nwee ike ịfọ ya gburugburu mkpịsị aka gị.
Copyright Polly Alakija
2. See ihu mmadụ n’etiti mkpirisi akwụkwọ niile.
Copyright Polly Alakija
3. Were obere akwụkwọ nnyado nyado ihu mmadụ i sere n’isi mkpisi aka gị.
Copyright Polly Alakija
4. Oge erula igosi ihe nkiri! Ihe nkiri nke m gbasara Rona, nje na-ezo ezo.
Copyright Polly Alakija
Copyright Polly Alakija
Copyright ,Photo by Judith Ezedimbu Ifunayat