KA ANYỊ NWETA AGBA
Eserese Ahụ Ụlọ Mara Mma
Ime ka anụ olu ha, ụfọdụ ndị nka na-ese ihe n’ahụ ụlọ ebe mepere emepe.
Ị chọọ ise ihe n’ahụ ụlọ, ọ dị mkpa ịkwado ihe I chọrọ ise.

Kpuchie akwa gị, see ihe ọbụla ị chọrọ!

Eserese a na-echetara ụmụaka na ha ga-akwọrịrị aka ha oge ọbụla ha gara n’ụlọ mposi.

Bipụta ma were agwa tejuo eserese ‘Ụfụfụ Ncha na Nje’ nke gị.
Bipụta mee!
Eserese Omo Eko na-egosipụta ihe nwere ike ịdị n’ime takpọm mmiri dị n’aka gị.




Bipụta eserese Omo Eko nke gị ma tejuo ya agwa. Gịnị dị gị n’aka?
Bipụta mee!