KA ANYI NWETA AGBA
Gerard Sekoto

Gerard Sekoto (site n’afọ 1913 ruo n’afọ 1993) bụ onye mba South Africa. Ọ nọrọ ogologo oge na Paris. Ọ bụ onye nkuzi, onye na-ese ihe na ọgụụ egwu.

Copright "Father and Baby" Gerard Sekoto

Ise ndị mmadụ si n’obodo ya na-amasị ya. Ihe na-amasi Gerard Sekoto bụ ise ndị mmadụ dika ha na-anọ n’ụlọ ha, na-agagharị na-eme ihe ha nwere ime kwa ụbọchị.

Copyright "Mothers and Children" Gerard Sekoto

Eserese ya ọbụla na-akọ akụkọ gbasara ihe ndị mmadụ ji n’aka ha. Kedụ akụkọ ị na-agụ n’eserese ndị a?

Copyright “Song Of The Pick” Gerard Sekoto

Lee ihe anọ o sere ga-ebipụta ma tejuo ya agwa.

FCI Five Cowries Online My Story of Water 'Download and Do' Icon

Ibudata ma mee!

Copyright Polly Alakija