KỌỌRỌ M AKỤKỌ GỊ
Akụkọ Na-atọ Ochị Na-amasị Anyi!

O nwere onye I ma na-echetara gị maka nje Corona? I nwere ike ịkọrọ m akụkọ gbasara Corona?

Copyright Africa CDC

Akụkọ na-amasi anyị dum .Ugbu a, Ị ga-akọrọ anyị akụkọ . Ọ bụghị iwu na ị ga-ede akụkọ oge niile.I nwekwara ike ise akụkọ .I nwere ike ise akụkọ nke gị na ohere eserese na-atọ ọchị anyị ruputara gi?

Renewable Energy

Copyright Polly Alakija

Chetakwa:

1.  Mee ka ọ dịrị ezigbo mfe

2. Akụkọ niile nwere akụkụ atọ : Mbido, Etiti, na Ngwucha

3. Ụfọdụ oge, akụkọ na-ebido na mkpa e kwesiri igbo

4. Mee ka onye isi akụkọ dịrị ka gị , ma ọ bụ onye I ma

5. .Jiri okwu ndị dị na ‘Osimiri ero’ kọọ akụkọ gị

6. Nwee onye bụ dike n’akụkọ gị!

FCI Five Cowries Online My Story of Water 'Download and Do' Icon

Biputa MEE! .Lee ụfọdụ mpempe akwụkwọ eserese na-atọ ọchị i nwere ike ibiputa jiri mee ya.