NKEJI ISE KWA ỤBỌCHỊ
Ọ Dị N’aka Gị

 Ị b onye aka nri ka b onye aka ekpe?

I nwere ike iji aka gị abụọ dee ihe ma b see ihe?

 Gbalịa were aka nke ị naghi eji eme ihe oge niile:

1. See gburu gburu aka gị.

2. Sepụta ọdịdị ga-eju aka gị

3. Jikoo ihe I sere na nke ndị enyi gị sere mepta nnukwu eserese ! 

4.  See ihe gburu gburu aka gị. Ụmụ anụmanụ ole ka i nwere ike isi na ọdịdị aka gị mejupụta?

Copyright Polly Alakija