NWETA EGBUTU
Ihe Nchapụta Mara Mma
Naanị na agba abụọ ma ọ bụ atọ ị nwere ike ịme ihe osise. Nwere ike ịme ihe osise site na ịkpụ ụdị site na akwụkwọ ma ọ bụ akwa.


Ọ na-amasị onye ọrụ nka nke mba France bụ Henri Matisse isi n’akwụkwọ chapụta nnukwu ọdịdị nwere ọtụtụ agwa.
Ị ga-eweta:
1. Mpempe akwụkwọ abụọ nwere agwa dị iche iche
2. Sizọsị
3.Gluu





Copyright Polly Alakija