WEPỤTA AGBA
Ụfụfụ Ncha Na Nje

 Site na mgbe gboo, ndị mmadu na-ese aka mmad. N’ime n ala dị iche iche n’akk wa niile, ị ga-ahụ eserese aka mmadu ndị e sere mgbe gboo.

Cueva de las Manos, Argentina.

Ise aka mmad ka na amasị anyị taa!

Copyright Polly Alakija
Copyright Polly Alakija

Wepta agwa e ji eteju ihe!

Ka anyị tejuo eserese ga-echetara anyị were ncha na-agba ezigbo ff kwọọ aka anyị igbochi nje.

Ihe ị ga-eweta:

1. Agwa at dị iche iche ị ga-eji tejuo ya

2. Mpempe akwkw

3. Mkpịsị odee na brshị e ji ete agwa.