A KWADOLA IME IHE NKIRI
Sere M Gaa

Ụmụ anụmanụ na-eme ka ebe obibi ha wee ha ahụ. Dịka nde afọ na-aga, ahụ ha na-agbanwe. Olu anụ a na-akpọ Giraffe na-eto ka o nwee ike irute akwụkwọ ndụ dị n’elu osisi ogologo.

Copyright Julian Fennessy

Akara dị n’ahụ anụmanụ a na-akpọ Zebra na-eme ka a hapụ ịhụ ha n’etiti ogologo ahịhịa Savanna.

Copyright Reuters/Goran Tomasevic, Kenya August 26, 2016.

Ịrụpụta ihe egwuregwu ndị a ị ga-eweta:

1. Akwụkwọ cardboard.

2. Eri

3. Okwuchi ololo

4. Straw

5. Glu na agwa (ma ị nwee ya)

Copyright Polly Alkaija