AKỤKỤ EDEMEDE ABỤ
Obere Bụ Nnukwu

Oge ụfọdụ, I nwere ike ime ihe a hụrụ anya site n’ikwu obere okwu. Odee abụ Chuma Nwokolo anaghị eji ọtụtụ okwu oge ụfọdụ.

MKPOCHAPU

N’ebe a na-akpọ Farore Island,

Obodo a na-akpọ Muli dị ya

O nweghi ndị nọ ‘obodo a.

Abụ Chuma Nwokolo dere.

Faroe Island dị na mpụta mmiri Scotland.

Copyright Windows 10 Spotlight Images 2020

Ọ bụrụ na nde mmadụ bi na Faroe Island kedụ ka edemede a ga-adị?

Ị nwere ike ide edemede gbasara mkpọchapụ?

Lagos Island bụbu ebe obibi water buffalo na agụ iyi. Ugbu a, ọ bụzi ụlọ na ahịa juru ya.

MKPOCHAPU

N’obodo Lagos,

O nwere Island

Anụmanụ a na-akpọ water buffalo anọghi ya

Nke Olumide dere.

Ugbu a, dee nke gị!

Copyright Shutterstock