BIDO CHABIWA!
Ihe nchapụta 'Face me I face you'
I nwere ike ịchọpụta ọtụtụ ihe gbasara anụmanụ site na ile ha anya

Gịnị mere enyi ji nwee mpi ogologo?

Gịnị mere nnụnụ a na-akpọ Flamingo ji nwee nnukwu egbugbere ọnụ?

Gịnị mere enyi mmiri ji nwee nnukwu ọnụ?
Ka anyị rụọ ihe nchapụta face me I face you ọdịdị ya dị iche


I nwere ike iche gbasara anụmanụ ọhụrụ nakwa ụzọ ha ga-esi ekpuchite onwe ha


