BIDO CHABIWA!
Mkpokọta Penguin.

Eee, Africa nwere nnụnụ a na-akpọ Penguin! Ọtụtụ ụdị Penguin dị iche iche bi na Antarctica mana ala Africa nwere nnụnụ Penguin nke ya.

Copyright Pinterest

Nnụnụ penguin dị n’ala Africa na-enwe naanị otu nnụnụ ọzọ ha na ya na-anọ. Ha na-alọtakwa otu ebe n’obodo South Africa na Namibia iru akwụ ha.
A na-achọzi nnụnụ penguin dị n’ala Africa achọ. Ebe obibi ha na-emebisi, tinyere na iku azụ a na-ere ere mere ka azụ ha ga-eri kọọ ụkọ na mmiri.
Nnụnụ penguin nke dị n’obodo Africa nwere ike imaba meter narị na iri abụọ n’okpuru mmiri ijide azụ.

Copyright Pinterest

Ka anyị ruo Mkpokọta Penguin.

I ga-eweta akwụkwọ, mkpịsị odee, sizos na tape.

K’anyi bido!

Copyright Polly Alakija