BIDO CHABIWA
Mkpuchite Biko!

Enyi bụ eserese njirimara ndị uwe ojii Nigeria. I che na ọ bụ maka gịnị ka o ji dịrị otu a?

Copyright Nigeria Police

I na-ahụ ọdịdị enyi na ọrụ nka ọdịnala, n’ihe a pịrị apị nakwa n’ụlọ ochie oge ụfọdụ. Enyi na-egosipụta ume na ike

Copright Bamilleke Mask, Cameroon

Ọrụ nka Bamileke Elephant Mask nke si Cameroun

Nigeria sobu n’otu n’ime obodo n’ụwa nwere enyi ebe o di nnukwu. Ugbu a, ọ bụzi sọsọọ ole n’ole fọrọ maka ịchụ nta na mmebisi ebe obibi ha.

Copyright ROA

Onye ọrụ nka a na-akpọ ROA na-ese anụmanụ a na-achọ achọ n’ahụ ụlọ gburugburu ụwa niile.

I ma na enyi na-aṅụ mmiri ruru litre narị abụọ n’ụbọchị? Nke a bụ mmiri ị na-aṅụ ugboro narị!
Ndị na-achụ nta na-egbu enyi ka ha nwee ike ikpakota mpi ya were ya mee ihe nrite.

A na-egbu anụmanụ a na-akpọ Pangolin maka ụfọdụ kwenyere n’ asị nke bụ na ọgwụ e si na ogwu dị ha n’ahụ meputa ga-eme ka ha sie ike

Copyright ROA
Copyright ROA

A na-achọ anụmanụ a na-akpọ Pangolin achọ n’akụkụ Africa niile. Onye ọrụ nka a na-akpọ ROA eseela Pangolin n’obodo South Africa na Gambia.

Copyright David Shepherd

Ikpuchite onwe ha site n’aka ihe na-egbu ha, Pangolin na-alọgọ onwe ha ka ha dị ka bọọlụ.

Biputa Mee!

FCI Five Cowries Online My Story of Water 'Download and Do' Icon

I nwere ike ibipụta chapụtakwa Pangolin nke gị

I nwere ike ibipụta chapụtakwa enyi nke gị

Copyright Polly Alakija