DOBE IHE NIILE SEE
Enyi enweghi ike ichefu ihe

Ka anyị see ihe mepụta ihe egwuregwu ncheta anyị

Enyi nwere ezigbo ncheta. Ha nwere ike icheta ebe ndị kacha mma ịchọta nri na mmiri, chetakwa ndị enyi ha na ndị iro ha ọtụtụ afọ.

1.Chaputa mpempe akwụkwọ dị n’odidi square.

2. See anụmanụ abụọ abụọ n’elu ọdịdị gị.

Ngwa ka anyị gwuo egwuregwu!

  1. Gwakọtaa akwụkwọ gị niile chebe ha ịhụ n’ala na tebulu.
  2. Tụgharịa akwụkwọ abụọ otu mgbe.
  3. Ọ bụrụ na ha bụ otu, onye na-egwu egwuregwu edobe ha.
  4. Ọ bụrụ na ha abụghị otu, chebe ha ihu n’elu tebulu ọzọ.
  5. Onye ọbụla akwụkwọ nke ya ka na ngwụcha egwuregwu bụ onye mmeri!
Copyright Polly Alakija