DOBE IHE NIILE SEE IHE
'Happy Hippos' na ọdịdị gburugburu ndị ọzọ
N’obodo Nigeria o nwere ụfọdụ anụmanụ a na-akpọ Pygmy hippos mana ọ na-ara ahụ ịhụ ha. Hippos bụ anụ abalị. Nke a pụtara na ha na-arahụ ụra n’ehihie mụrụ anya n’abalị. Gịnị ka i che mere ha ji eme otu a?

A kpụrụ ‘William the hippo’ puku afọ anọ gara aga n’obodo Egypt. Ugbu a, ọ dị na Metropolitan Museum of Art na New York na USA.
E nweburu ọdụm gburugburu Nigeria niile. Taa, ọdụm fọrọ n’obodo Nigeria niile erughi otu nari n’ihi na a na-emebi ebe obibi ha.


Ị dịla njikere ise ihe? Pịa mkpịsị odee gị ka anyị bido! Ọdịdị ọtụtụ ihe dị n’ụdị a na-akpọ circle, oval na cone.


Copyright Polly Alakija
Chetakwa, dịka I na-eme ya, dịka ị na-amụta ya!