DOBE IHE NIILE SEE IHE
Ka anyị jikọọ kpọm kpọm
E Buru m Ibu Sie ike Mana a Chọrọ m Nchekwa!
Ugbu a, ebe anyị nwere obodo ndị mmadụ bi n’ụlọ a na-akpọ face me I face you, anyị nweburu ọhịa, apịtị na mmiri ebe anụmanụ, azụ na nnụnụ dị iche iche bi. Kedụ ka anyị ga-esi chekwaa ha ma ha enwezighi ebe obibi?

Onye ọrụ nka na-ese ihe n’ụzọ bụ SONNY na-ese akụkọ gbasara anụmanụ a na-achọ achọ n’obodo. Eserese ahụ ụlọ African Rhino a dị na London UK.
Gịnị ka i che i nwere ike ime ka ndị mmadụ gbanwee omume ha bido ịchekwa anụmanụ a na-achọ achọ?

Onye na-ese ihe n’ụzọ a na-akpọ ROA nọ na Bangkok, Thailand. Enyi siri ike mana o kwesịrị ka anyị kwadoo ma chekwaa ha!
Biputa Mee!
Copyright Polly Alakija
Jikotaa kpọm niile ọnụ mepụta eserese ROA na SONNY nke gị.
Kedụ ka ị ga-esi tee ebe i bi agwa? Kedụ ihe kwesịrị ka e chekwaa ya gburugburu gị?