DOBE IHE NIILE SEE IHE
Ọdịdị ozuzo: Ihe niile na-agbanwe!
A ga-achọ ọtụtụ anụmanụ, nnụnụ na azụ maka ebe obibi ha na-emebisi. Mgbanwe ihu igwe na-eme n’ike n’ike. Ụmụ anụmanụ enweghị ike imeghari onwe ha n’oge ka ha nwee ike ịnabata mgbanwe ebe obibi ha.
Otu ụzọ ụmụ anụmanụ na-esi echekwa onwe ha bụ site n’izo onwe ha ka ndị na-achụ ha hapụ ịhụ ha.

Chegodu ma ọ bụrụ na ibi na apịtị mangrove a, kedụ ka ọdịdị ozuzo gị ga-adị?

Chegodu ma ọ bụrụ na okooko osisi ndị a bụ ebe obibi gị, kedụ ka ọdịdị ozuzo gị ga-adị?

Chegodu ma ọ bụrụ na i bi n’elu mmiri a. Kedu ka ọdịdị ozuzo gị ga-adị?
Biputa Mee!
Biputa ma see na ọdịdị ozuzo, nnukwu azụ meghariri onwe ya ka ọ nwee ike ibi ebe a kụrụ okooko osisi, Nwatakịrị meghariri onwe ya ịdị ka akwụkwọ lily, na ewu chọtara ebe obibi ọhụrụ n’apiti mangrove.

Ọdịdị dị n’ahụ azụ a meghariri ka o nwee ike ibi ndụ ọhụrụ n’ime nkata ahụekere!