ESERESE NKEJI ISE
Chebe M Ihu Ka M Chebe Gị Ihu

Oge ụfọdụ anyị na-echebe ibe anyị ihu maka anyị hụrụ onwe anyị n’anya.

Copyright Polly Alakija

Oge ụfọdụ, anyị na-echebe ibe anyị ihu maka o nweghi ebe ọzọ anyị nwere ile anya!

Copyright Modimolle, South Africa; Jan 2011
Copyright Konrad Lorenz
Copyright Hudson Bay Manitoba Canada

Ugbu a, anyị ga-ese ihe!

Ị ga-eweta mkpịsị odee abụọ, otu maka otu aka, na akwụkwọ.

Nye onwe gị oge ị ga-emecha.
Nye onwe gị nkeji ise
Aka gị abụọ ga-eseriri ihe otu mgbe.
See ọdịdị ihu mmadụ. O nwere ike ịbụ ihu gị, ihu ezigbo enyi gị ma ọ bụ ihu anụmanụ ọbụla.

Copyright Polly Alakija

Ihu unu o chebere ibe unu maka unu hụrụ onwe unu n’anya ka ọ bụ maka o nweghi ebe ọzọ unu ga-ele anya?!