ESERESE NKEJI ISE
Ngwakọta eserese ụmụ anụmanụ

N’afọ iri anọ gara aga ọkara anụmanụ bi n’ime mmiri anwụọla. Anụmanụ dị iche iche agbanwela onwe ha dịka nde afọ na-aga. Ha mara mma, dị egwu. Oge ụfọdụ, ọdịdị ha na-agbagwoju anya.

Copyright theguardian.com

Turtle

Polar wide
Copyright Tim Flach

Polar Bear

whale-shark-swimming
Copyright Creative Common

Whale Shark

Gịnị ka anyị nwere ike ime ịchekwa anụ ndị a na-ekpochapụ ekpochapụ? Ọ na-esi ike iche otu ụfọdụ anụmanụ si dịrị egwu dịrịkwa mgbagwoju anya.

Gwuo egwuregwu ngwakọta eserese ụmụ anụmanụ a ka i nweta ụmụ anụmanụ ọhụrụ. I were anụmanụ atọ bido, chabie ha ụzọ atọ, anụmanụ ole ka ị ga-enweta n’ime ya?

Copyright Pollly Alakija