I NWEKWARA IKE IME YA
Bụrụ onye na-akpụ ihe

Tupu onye na-akpụ ihe arụpụta nnukwu ihe a kpụrụ akpụ, ọ na-ebu ụzọ were ụrọ kpụọ nke obere.
A na-akpọ nke a ‘maquette’

Copright Lewis Dylan

ọrụ nka a na-akpọ Walking Cheetah Maquette.

Nke Dylan Lewis sere n’afọ 2012.

Copright Guy Du Toit

Ọrụ nka maquette a kpọrọ ‘Hare sitting on a wall’

Onye a na-akpọ Guy du Toit

Ọtụtụ ndị ọrụ nka na-enwe mkpali site n’anụmanụ hippo a na-akpọ William nke si Egypt, dịkwa ndụ ruo puku afọ anọ.

Copyright www.metmuseum.org

“William”

Ọ bụrụ na i nwere ike inweta ụrọ n’obodo gị, ị nwekwara ike ịkpụ ihe a!
Bido na ịkpụ ọdịdị dị mfe. Ọdịdị gburugburu dịka ball, oval na cone.