I NWEKWARA IKE IME YA
Ihe dị mgbagwoju anya, na ihe dị ebube

Ụmụ anụmanụ na-agbanwe dịka nde afọ na-aga. Ha na-ekpuchite onwe ha n’ụzọ dị iche iche.
Mgbanwe ọdịdị na-enyere ha aka izo ka anụ ga-eri ha hapụ ihu ha.

Copyright https://listverse.com/
Copyright 2020 Allianz Australia Limited
Copyright Blend Space

Anụmanụ leafy Sea dragon a, orange spotted flyfish na ogwumagana agbanweela onwe ha ka ha dị ka gburugburu ha.

Ka anyị rụpụta ụfọdụ anụ nke anyị dị mgbagwoju anya.

I ga-eweta:

Akwụkwọ cardboard

Sizos

Osisi

Agwa ma i nwee

1. Ọ bụrụ na i nwere agwa, tee ọdịdị n’elu akwụkwọ cardboard gị. Chee gbasara akara dị n’ahụ agụ nakwa n’ahụ anụmanụ a na-akpọ Zebra, ma ọ bụ ogwu di n’ahụ azụ. I nwekwara ike isenye ọdịdị ndi a.

1 (1)

2. Chapụta ọdịdị si n’akwụkwọ cardboard.

2

3. Chapụta ohere n’akụkụ ọdịdị ndị ahụ ka ha nwee ike ịbanye n’ime onwe ha.

IMG_3367 (1)
Copyright Polly Alakija

4. Rụpụta anya na ntị, ọdụ na mpi ma were osisi tinye ha ka anụmanụ gị dị ezigbo mgbagwoju anya.

Ugbu a ị rụpụtara anụmanụ nke gị, kedụ aha ị ga-akpọ ya?