KA ANYI TEE AGWA
Eserese ahụ ụlọ mara mma

Anụmanụ a na-akpọ hippo bụrụ ezigbo ibu sie ike. Enyi nwere nnukwu mpi n’ọnụ ya. Mbe nwere okpokoro azụ siri ezigbo ike. N’agbanyeghị ihe ndị a, anụmanụ ndị a nwere ike ịnwụ oge ọbụla.

Copyright ROA. Queensland Australia

“Turtle and Crocodile” nke ROA sere na Queensland, Australia.

I nwere ike iche otu enyi e ji ákwà ankara mee akpụkpọ ahụ ya ga-adị?

Ị nwere ike iche otu agụ iyi eze ya esighi ike ga-adị?

Ị nwere ike iche otu mbe e ji ákwà cotton wool mee ga-adị?

Copyright “Missing” by Louis Masai

“Missing” nke Louis Masai sere.

We all love animals.Anyị niile hụrụ anụmanụ n’anya.
Ndị ọrụ nka gburugburu ụwa niile hụkwara ha n’anya. Ọ na-echegbu ha na e nwere ike ịchọkwu ụfọdụ ụdị anụmanụ ndị a oge n’adịghị anya.

Copyright Louis Masai
Copyright Louis Masai

Bipụta Mee!

FCI Five Cowries Online My Story of Water 'Download and Do' Icon

Copyright Polly Alakija