KA ANYI TEE AGWA
Ihe osise ohia ahụ ụlọ mara mma.

Otu mgbe, obodo anyị nde mmadụ jụrụ ugbu a bụbu ọhịa, apịtị na mmiri ebe ọtụtụ anụmanụ dị iche iche bi.

Gịnị ka i che dịbu ebe ụlọ gị dị ugbu a?
Ọhịa ọ dịbu ya?
Mmiri ọ dịbu ya?

Copyright Gauri Waikar
Copyright https://foursquare.com

Ọ na-amasị ụfọdụ ndị na-ese ihe n’ụzọ iche ihe dịbu ebe ụlọ dị.

Copyright Pinterest

Eserese ụzọ mara mma na-esite n’ezigbo ero na ọdịdị mara mma.

Copyright Polly Alakija

Ngwa! Biputa eserese ụlọ ndị a bido ise ọdịdị ha.

Biputa Mee!

FCI Five Cowries Online My Story of Water 'Download and Do' Icon

Copyright Polly Alakija