KA ANYI TEE AGWA
Ọrụ nka ahụhụ
Christopher Marley bụ onye ọrụ nka si obodo USA. Ọ na-agagharị njem n’ụwa niile na-achọ ngwa o ji arụ ọrụ.
Ọ na-arụpụta ọdịdị mara mma na-egosipụta mma anụmanụ na ahụhụ. Ọ na-eji ọrụ ya akwado nchekwa ebe obibi ụwa.

“Elegans Prism”
Ahụhụ dị anyị mkpa maka ihazi otu ihe si aga n’ụwa. N’afọ ndị na-abịa, a gaghị ahụ ọtụtụ n’ime ahụhụ ndị a. Gịnị ka anụmanụ, azụ na nnụnụ niile ga-eri?

“Aesthetica”
Ọtụtụ ahụhụ na-eyi akwa n’ime mmiri. Azụ bi na mmiri na-eri akwa ndi a.

Akwa anwụnta

Ahụhụ a na-akpọ dragon-fly na-eyi akwa.
Bipụta Mee!