OSIMIRI ERO

I nwere ike isepụta …

ihe dị ndụ na ogige ya?

I nwere ike isepụta …

mgbanwe ?

I nwere ike isepụta …

mkpọchapụ?

I nwere ike isepụta …

otuto mmiri?

I nwere ike isepụta …

ebe obibi?

I nwere ike isepụta …

nnọrọ onwe?

I nwere ike isepụta …

ndị nwe ala?

I nwere ike isepụta …

mmiri n’ọzara?

I nwere ike isepụta …

nchekwa?

I nwere ike isepụta …

apịtị?