WEPỤTA AGWA GỊ
Ablade Glover
Ablade Glover bụ onye ọrụ nka si obodo Ghana.
Ụzọ o sị ese ihe pụrụ iche ya mere ọ dị mfe ịma nke bụ ọrụ ya

“By All Means” 2014

“Eyes Are Red” 2014
Ị nọdụ nsọ lee anya, eserese ya dịka ọdịdị mana ị gatụ azụ, ị ga-ahụ na ọ bụ igwe mmadụ na ahịa na-ekwo ekwo.
I nwekwara ike ise ihe otu a!

A kpachakwala oke anya. I nwere ike ise ya otu I si chọọ, nwee aṅụrị.
