ZUTE ODEE ABỤ
Chuma Nwokolo

Onye a bụ Chuma
Chuma Nwokolo bụ odee akwụkwọ na abụ si Nigeria. Ọ na-ede ihe gbasara nsogbu ndị mmadụ nọ n’akụkụ ụwa niile na-enwe. Ọtụtụ ihe na-emetụ Chuma n’obi tinyere mkpa ọ dị ịchekwa ụwa.
I che na-abụ a ga-adịrịrị n’ime akwụkwọ?


Copyright Polly Alakija
Lee abụ Chuma Nwokolo dere na nnukwu ụgbọ ala. A na-eji ụgbọ ala a ewepu osisi n’ọhịa
Biri n’etiti osisi taa
Gị na ndị obodo nọdụ
Ndị ime osiso ha
Bụ okoko osisi na-epulite
Ndị elu igwe bụ ebe ha chọrọ iru
Kedụ ebe ị chọrọ iru?
