ZUTE ONYE ỌRỤ NKA
Dylan Lewis

Copyright Dylan Lewis

Lee Dylan dịka ọ nọ n’ọrụ n’ụlọ ọrụ ya.

Dylan Lewis bụ onye ọrụ nka si obodo South Africa. Ọ hụrụ ụmụ anụmanụ n’anya

Copyright Dylan Lewis
Copyright Dylan Lewis

Dylan Lewis na-eji ọrụ nka ya ime ka ndị mmadụ mara mkpa ọ dị ichekwa ụwa na anụmanụ. Ihe kpaliri mmụọ ya na mbụ bụ agụ na-agagharịbu n’obodo Africa niile, mana ugbu a, a naghị ahụzị ha.

Copyright Dylan Lewis
Copyright Dylan Lewis

Dylan Lewis na-ebu ụzọ were ụrọ kpụọ ọrụ ya, werezie igwe bronze kpụọ ya. Bronze bụ igwe dị iche iche a gwakoro ọnụ, Ọ na-abụkarị igwe tin na copper. Ihe a bụ ụzọ e si eme ya oge gboo. Na Nigeria, ndị ọrụ nka ejirila igwe bronze arụ ọrụ ihe karịrị puku afọ.

Copyright 2020 Adriaan Diedericks Studios
Copyright Benin Bronze
Copyright Benin Bronze

Agụ a e ji igwe bronze kpụọ si Benin.