ZUTE ONYE NKWADO
Vanessa Natake

Onye a bụ Vanessa.
A mụrụ Vanessa na Uganda n’afọ 1996. O bidoro ịrụ ọrụ nkwado maka ekpomoku na ọkọchị n’obodo ya na-eche ya uche. Na mbụ, sooso ya bụ onye nkwado anoghi n’ime ndị a na-akpọ Parliament of Uganda, mana oge na-adịghị anya, ndị ntorobịa ndị ọzọ bịara soro ya. Ugbu a, ha na-akpọ onwe ha “Youth for Future Africa’.


A na-emebisi ọhịa ndị Congo. Gịnị ka ị ga-eme inyere aka chekwaa ọdịnihu ụwa?
Ndị Youth for Future Africa na-akwado nchekwa ọhịa ndị obodo Congo. Ọ bụghị sọsọọ ndị okenye nwere ike ime ihe dị iche: gịnwa nwekwara ike ime ihe dị iche! Vanessa na-agwazi ndị isi mba ụwa niile okwu ugbu a.


Gịnị ka ị chọrọ ịgbanwe? I nwere ike ịmepụta akwụkwọ ozi na-ezisa ozi a nye ndị anaghị asụ asụsụ gị?
Biputa Mee!